1 Ndị Eze 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma n’ihi Devid,+ Jehova bụ́ Chineke Abaịjam họpụtara onye si n’ezinụlọ Abaịjam ka ọ na-achị Jeruselem.*+ Chineke ekweghịkwa ka a kpa Jeruselem aka. 2 Ndị Eze 19:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 “M ga-echebe obodo a,+ zọpụtakwa ya, n’ihi aha m+Nakwa n’ihi Devid ohu m.”’”+
4 Ma n’ihi Devid,+ Jehova bụ́ Chineke Abaịjam họpụtara onye si n’ezinụlọ Abaịjam ka ọ na-achị Jeruselem.*+ Chineke ekweghịkwa ka a kpa Jeruselem aka.