Abụ Ọma 125:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Otú ahụ ugwu dị iche iche si gbaa Jeruselem gburugburu+Ka Jehova si gbaa ndị ya gburugburu,+Malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi.
2 Otú ahụ ugwu dị iche iche si gbaa Jeruselem gburugburu+Ka Jehova si gbaa ndị ya gburugburu,+Malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi.