Jenesis 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Chineke wee sị: “Ka mmiri ahụ dị n’ụwa* sọkọta otu ebe, ka ala nkịtị pụtakwa.”+ O wee dị otú ahụ. Abụ Ọma 24:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ bụ Jehova nwe ụwa na ihe niile dị n’ime ya.+ Ọ bụ ya nwe ala na ndị bi na ya. 2 Ọ tọrọ ntọala ya ka o sie ike n’elu oké osimiri,+O mekwara ka o sie ezigbo ike n’elu osimiri.
24 Ọ bụ Jehova nwe ụwa na ihe niile dị n’ime ya.+ Ọ bụ ya nwe ala na ndị bi na ya. 2 Ọ tọrọ ntọala ya ka o sie ike n’elu oké osimiri,+O mekwara ka o sie ezigbo ike n’elu osimiri.