Jenesis 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Chineke wee sị: “Ka e nwee ihe ndị na-enye ìhè+ na mbara eluigwe iji kpaa ókè n’etiti ehihie na abalị.+ Ha ga-abụ ihe a ga-eji na-amata oge na ụbọchị na afọ.+
14 Chineke wee sị: “Ka e nwee ihe ndị na-enye ìhè+ na mbara eluigwe iji kpaa ókè n’etiti ehihie na abalị.+ Ha ga-abụ ihe a ga-eji na-amata oge na ụbọchị na afọ.+