Ọnụ Ọgụgụ 32:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Mosis wee nye ụmụ Gad na ụmụ Ruben+ na ọkara ebo Manase,+ nwa Josef, ebe Saịhọn+ eze ndị Amọraịt chịrị na ebe Ọg+ eze Beshan chịrị, ya bụ, obodo ndị dị n’ala ndị ahụ nakwa obodo ndị dị n’ala gbara ha gburugburu.
33 Mosis wee nye ụmụ Gad na ụmụ Ruben+ na ọkara ebo Manase,+ nwa Josef, ebe Saịhọn+ eze ndị Amọraịt chịrị na ebe Ọg+ eze Beshan chịrị, ya bụ, obodo ndị dị n’ala ndị ahụ nakwa obodo ndị dị n’ala gbara ha gburugburu.