Jeremaya 51:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “Nwaanyị nke bi n’ọtụtụ mmiri,+Nke nwekwara akụ̀ hiri nne,+Nke gị agwụla. Ị gaghịzi enweta uru ị na-enweta.+ Ezikiel 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M gawara ebe ndị ahụ a dọtara n’agha bi na Tel-ebib. Ha bi n’akụkụ osimiri Kiba.+ M bikwa ebe ahụ ha bi, ma, ihe m hụrụ juru m anya.+ M bikwara ebe ahụ abalị asaa. Daniel 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa mbụ, mgbe m nọ n’akụkụ nnukwu osimiri, ya bụ, Osimiri Taịgris,*+
13 “Nwaanyị nke bi n’ọtụtụ mmiri,+Nke nwekwara akụ̀ hiri nne,+Nke gị agwụla. Ị gaghịzi enweta uru ị na-enweta.+
15 M gawara ebe ndị ahụ a dọtara n’agha bi na Tel-ebib. Ha bi n’akụkụ osimiri Kiba.+ M bikwa ebe ahụ ha bi, ma, ihe m hụrụ juru m anya.+ M bikwara ebe ahụ abalị asaa.