Aịzaya 24:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Aṅụrị a na-enwe ma a kụwa obere ịgbà akwụsịla. Mkpọtụ nke ndị na-eme oriri akwụsịla. Aṅụrị a na-enwe ma a kpọwa ụbọ akwara akwụsịla.+
8 Aṅụrị a na-enwe ma a kụwa obere ịgbà akwụsịla. Mkpọtụ nke ndị na-eme oriri akwụsịla. Aṅụrị a na-enwe ma a kpọwa ụbọ akwara akwụsịla.+