Aịzaya 13:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ihe Chineke kpebiri ime Babịlọn,+ nke Aịzaya+ nwa Emọz nụrụ mgbe ọ hụrụ ọhụụ: Aịzaya 13:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 A ga-anọ n’ihu ha kụgbuo ụmụ ha.+ A ga-akwakọrọ ihe niile dị n’ụlọ ha. A ga-edinakwa ndị nwunye ha n’ike.
16 A ga-anọ n’ihu ha kụgbuo ụmụ ha.+ A ga-akwakọrọ ihe niile dị n’ụlọ ha. A ga-edinakwa ndị nwunye ha n’ike.