Jenesis 16:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Hega wee too* aha Jehova, onye nọ na-agwa ya okwu. Ọ sịrị: “Ị bụ Chineke na-ahụ ụzọ.”+ O kwuru ihe a maka na ọ gwara onwe ya, sị: “M nọrọla ebe a hụ onye ahụ nke na-ahụ m.”
13 Hega wee too* aha Jehova, onye nọ na-agwa ya okwu. Ọ sịrị: “Ị bụ Chineke na-ahụ ụzọ.”+ O kwuru ihe a maka na ọ gwara onwe ya, sị: “M nọrọla ebe a hụ onye ahụ nke na-ahụ m.”