Abụ Ọma 63:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M* rapaara gị n’ahụ́. Aka nri gị jidesiri m ike.+ Abụ Ọma 73:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma ugbu a, mụ na gị na-anọ mgbe niile. I jidela m aka n’aka nri m.+ Aịzaya 41:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na mụnwa, bụ́ Jehova Chineke gị, sekpụ gị n’aka nri gị. Ọ bụ m na-asị gị, ‘Atụla egwu. M ga-enyere gị aka.’”+
13 N’ihi na mụnwa, bụ́ Jehova Chineke gị, sekpụ gị n’aka nri gị. Ọ bụ m na-asị gị, ‘Atụla egwu. M ga-enyere gị aka.’”+