Daniel 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ na-eme ka a mata ihe ndị miri emi nakwa ihe ndị zoro ezo.+ Ọ ma ihe dị n’ọchịchịrị,+Ìhè dịkwa n’ebe ọ nọ.+
22 Ọ na-eme ka a mata ihe ndị miri emi nakwa ihe ndị zoro ezo.+ Ọ ma ihe dị n’ọchịchịrị,+Ìhè dịkwa n’ebe ọ nọ.+