Job 10:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ̀ bụ na i tinyeghị m n’afọ nne m,Ma kpụọ m n’ebe ahụ?* 11 I yiwere m anụ ahụ́ na akpụkpọ ahụ́ ka uwe,Jirikwa ọkpụkpụ na akwara jikọta m.+
10 Ọ̀ bụ na i tinyeghị m n’afọ nne m,Ma kpụọ m n’ebe ahụ?* 11 I yiwere m anụ ahụ́ na akpụkpọ ahụ́ ka uwe,Jirikwa ọkpụkpụ na akwara jikọta m.+