Abụ Ọma 10:17, 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma Jehova, ị ga-anụ arịrịọ ndị dị umeala n’obi na-arịọ gị.+ Ị ga-eme ka obi sie ha ike+ ma gee ha ntị.+ 18 Ị ga-ekpere ụmụ na-enweghị nna na ndị a na-emegbu emegbu ikpe ziri ezi,+Ka mmadụ efu ọ bụla nọ n’ụwa wee ghara ime ka ha tụọ egwu ọzọ.+ Abụ Ọma 22:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi na o legharaghị ahụhụ onye a na-emegbu emegbu na-ata anya.+ O zoroghị ya ihu ya.+ Mgbe o besaara ya ákwá ka o nyere ya aka, ọ nụrụ ya.+
17 Ma Jehova, ị ga-anụ arịrịọ ndị dị umeala n’obi na-arịọ gị.+ Ị ga-eme ka obi sie ha ike+ ma gee ha ntị.+ 18 Ị ga-ekpere ụmụ na-enweghị nna na ndị a na-emegbu emegbu ikpe ziri ezi,+Ka mmadụ efu ọ bụla nọ n’ụwa wee ghara ime ka ha tụọ egwu ọzọ.+
24 N’ihi na o legharaghị ahụhụ onye a na-emegbu emegbu na-ata anya.+ O zoroghị ya ihu ya.+ Mgbe o besaara ya ákwá ka o nyere ya aka, ọ nụrụ ya.+