Ilu 13:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Onye na-eche ọnụ ya* nche na-echebe ndụ* ya,+Ma onye na-anaghị ejide ọnụ ya aka ga-ala n’iyi.+ Ilu 21:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Onye na-eche ọnụ ya na ire ya ncheNa-agbara nsogbu ọsọ.+ Jems 1:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọ bụrụ na mmadụ chere na ya na-efe Chineke, ma ọ naghị ejide ire ya,+ ọ na-aghọgbu onwe* ya, ofufe ọ na-efe Chineke abaghịkwa uru ọ bụla.
26 Ọ bụrụ na mmadụ chere na ya na-efe Chineke, ma ọ naghị ejide ire ya,+ ọ na-aghọgbu onwe* ya, ofufe ọ na-efe Chineke abaghịkwa uru ọ bụla.