Ilu 9:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Abarala onye na-akwa mmadụ emo mba ka ọ ghara ịkpọ gị asị.+ Baara onye ma ihe mba, ọ ga-ahụ gị n’anya.+ Ilu 19:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Tie onye na-akwa emo ihe+ ka onye na-amaghị ihe mara ihe,+Baakwara onye na-aghọta ihe mba ka ọ mụtakwuo ihe.+ Ilu 25:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Otú ahụ e si eji ọla ntị e ji ọlaedo rụọ nakwa ihe e ji achọ mma e ji ezigbo ọlaedo rụọ akpọrọ iheKa onye na-anabata aka ná ntị onye ma ihe na-adọ ya na-eji onye ahụ na-adọ ya aka ná ntị akpọrọ ihe.+
8 Abarala onye na-akwa mmadụ emo mba ka ọ ghara ịkpọ gị asị.+ Baara onye ma ihe mba, ọ ga-ahụ gị n’anya.+
25 Tie onye na-akwa emo ihe+ ka onye na-amaghị ihe mara ihe,+Baakwara onye na-aghọta ihe mba ka ọ mụtakwuo ihe.+
12 Otú ahụ e si eji ọla ntị e ji ọlaedo rụọ nakwa ihe e ji achọ mma e ji ezigbo ọlaedo rụọ akpọrọ iheKa onye na-anabata aka ná ntị onye ma ihe na-adọ ya na-eji onye ahụ na-adọ ya aka ná ntị akpọrọ ihe.+