2 Ihe E Mere 20:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Chineke anyị, ị́ gaghị ata ha ahụhụ?+ O nweghị ihe anyị ga-emeli ìgwè mmadụ a na-abịa ịlụso anyị agha. Anyị amaghị ihe anyị ga-eme eme.+ Ma, anyị na-atụ anya na ị ga-enyere anyị aka.”+ Abụ Ọma 25:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ bụ Jehova ka m na-ele anya mgbe niile ka o nyere m aka,+N’ihi na ọ ga-eme ka ụkwụ m pụta n’ọnyà.*+
12 Chineke anyị, ị́ gaghị ata ha ahụhụ?+ O nweghị ihe anyị ga-emeli ìgwè mmadụ a na-abịa ịlụso anyị agha. Anyị amaghị ihe anyị ga-eme eme.+ Ma, anyị na-atụ anya na ị ga-enyere anyị aka.”+
15 Ọ bụ Jehova ka m na-ele anya mgbe niile ka o nyere m aka,+N’ihi na ọ ga-eme ka ụkwụ m pụta n’ọnyà.*+