Abụ Ọma 28:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Nụrụ arịrịọ m mgbe m na-ebesara gị ákwá ka i nyere m aka,Mgbe m gbasara aka m chee ya n’Ebe Kacha Nsọ n’ụlọ nsọ gị.+ Abụ Ọma 141:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 141 Jehova, m na-akpọku gị.+ Biko, bịa ngwa ngwa nyere m aka.+ Gee ntị mgbe m na-akpọ gị.+
2 Nụrụ arịrịọ m mgbe m na-ebesara gị ákwá ka i nyere m aka,Mgbe m gbasara aka m chee ya n’Ebe Kacha Nsọ n’ụlọ nsọ gị.+