Abụ Ọma 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova, ị bụ onye ezi omume. Biko, duo m n’ihi ndị iro m. Mee ka m nwee ike ịga n’ụzọ gị n’enweghị ihe ga-eme ka m daa.+ Ilu 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihe niile ị na-eme, chọpụta ihe bụ́ uche ya,+Ọ ga-emekwa ka ihe gaziere gị.*+
8 Jehova, ị bụ onye ezi omume. Biko, duo m n’ihi ndị iro m. Mee ka m nwee ike ịga n’ụzọ gị n’enweghị ihe ga-eme ka m daa.+