2 Samuel 22:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ọ na-akụziri m* otú e si alụ agha. Aka m na-ekweli ụta ọla kọpa. Abụ Ọma 18:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m a rụsiri ike na Onye na-anapụta m.+ Chineke m bụ oké nkume m.+ M na-agbaba n’ime ya. Ọ bụ ọta m na mpi* nke na-azọpụta m.* Ọ bụ ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m.+ Abụ Ọma 18:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ọ na-akụziri m* otú e si alụ agha. Aka m na-ekweli ụta ọla kọpa.
2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m a rụsiri ike na Onye na-anapụta m.+ Chineke m bụ oké nkume m.+ M na-agbaba n’ime ya. Ọ bụ ọta m na mpi* nke na-azọpụta m.* Ọ bụ ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m.+