1 Ihe E Mere 29:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ị ma na anyị bụ ndị mbịarambịa na ndị ọbịa dị ka ndị nna nna anyị niile.+ N’ihi na ụbọchị ndụ anyị n’elu ụwa dị ka onyinyo.+ E wezụgakwa gị, anyị enweghị olileanya. Job 14:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Mmadụ nwaanyị mụrụAnaghị ebite ndụ aka,+ nsogbu na-ezukwa ya ahụ́.+ 2 Ọ na-apụta ka okooko osisi, mechaa kpọnwụọ.*+ Ọ na-agafe ọsọ ọsọ ka onyinyo ma pụọ n’anya.+
15 Ị ma na anyị bụ ndị mbịarambịa na ndị ọbịa dị ka ndị nna nna anyị niile.+ N’ihi na ụbọchị ndụ anyị n’elu ụwa dị ka onyinyo.+ E wezụgakwa gị, anyị enweghị olileanya.
14 “Mmadụ nwaanyị mụrụAnaghị ebite ndụ aka,+ nsogbu na-ezukwa ya ahụ́.+ 2 Ọ na-apụta ka okooko osisi, mechaa kpọnwụọ.*+ Ọ na-agafe ọsọ ọsọ ka onyinyo ma pụọ n’anya.+