Jenesis 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na ọ bụ ebe i si.+ N’ihi na ị bụ ájá, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+ Abụ Ọma 104:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, obi anaghị ezu ha ike. Ọ bụrụ na i mee ka ha kwụsị iku ume,* ha na-anwụ laghachi n’ájá.+ Ekliziastis 3:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ha niile na-aga n’otu ebe.+ Ha niile si n’ájá,+ ha niile na-alaghachikwa n’ájá.+ Ekliziastis 12:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ájá ewee laghachi n’ala,+ bụ́ ebe ọ dịbu, ume ndụ* alaghachikwuru ezi Chineke onye nyere ya mmadụ.+
19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na ọ bụ ebe i si.+ N’ihi na ị bụ ájá, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+
29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, obi anaghị ezu ha ike. Ọ bụrụ na i mee ka ha kwụsị iku ume,* ha na-anwụ laghachi n’ájá.+
7 Ájá ewee laghachi n’ala,+ bụ́ ebe ọ dịbu, ume ndụ* alaghachikwuru ezi Chineke onye nyere ya mmadụ.+