Job 38:25-27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ònye waara idei mmiri ụzọ,Waakwara égbè eluigwe na ígwé ojii nke mmiri rujuru ụzọ,+26 Ka mmiri zoo n’ebe mmadụ na-ebighị,N’ala ịkpa mmadụ ọ bụla na-ebighị,+27 Ka mmiri ju n’ala kpọrọ nkụ nke ihe na-adịghị,Meekwa ka ahịhịa pulite na ya?+ Aịzaya 30:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ ga-emekwa ka mmiri zoo n’oge unu kụrụ mkpụrụ n’ala.+ Nri ala a ga-emepụta ga-adị mma, hiekwa nne.+ N’oge ahụ, anụ ụlọ unu ga-ata ahịhịa ná nnukwu ala ahịhịa juru.+
25 Ònye waara idei mmiri ụzọ,Waakwara égbè eluigwe na ígwé ojii nke mmiri rujuru ụzọ,+26 Ka mmiri zoo n’ebe mmadụ na-ebighị,N’ala ịkpa mmadụ ọ bụla na-ebighị,+27 Ka mmiri ju n’ala kpọrọ nkụ nke ihe na-adịghị,Meekwa ka ahịhịa pulite na ya?+
23 Ọ ga-emekwa ka mmiri zoo n’oge unu kụrụ mkpụrụ n’ala.+ Nri ala a ga-emepụta ga-adị mma, hiekwa nne.+ N’oge ahụ, anụ ụlọ unu ga-ata ahịhịa ná nnukwu ala ahịhịa juru.+