Diuterọnọmi 4:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Lee, m kụzierela unu ntụziaka na iwu dị iche iche,+ otú Jehova bụ́ Chineke m nyere m n’iwu, ka unu wee na-eme ha n’ala ahụ unu ga-ebi na ya.
5 Lee, m kụzierela unu ntụziaka na iwu dị iche iche,+ otú Jehova bụ́ Chineke m nyere m n’iwu, ka unu wee na-eme ha n’ala ahụ unu ga-ebi na ya.