-
Abụ Ọma 89:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Jehova, eluigwe na-eto gị maka ọrụ ndị dị ịtụnanya ị na-arụ.
N’eziokwu, ha na-eto gị n’ọgbakọ ndị nsọ maka na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.
-