Abụ Ọma 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Onyenwe anyị Jehova, aha gị dị nnọọ ebube n’ebe niile n’ụwa. I meela ka ebube gị dị ukwuu karịa eluigwe.*+ Aịzaya 12:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Unu ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ: “Keleenụ Jehova. Kpọkuonụ aha ya. Kọọrọnụ mba dị iche iche ihe ndị ọ na-eme.+ Kpọsaanụ na aha ya dị ebube.+
8 Onyenwe anyị Jehova, aha gị dị nnọọ ebube n’ebe niile n’ụwa. I meela ka ebube gị dị ukwuu karịa eluigwe.*+
4 Unu ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ: “Keleenụ Jehova. Kpọkuonụ aha ya. Kọọrọnụ mba dị iche iche ihe ndị ọ na-eme.+ Kpọsaanụ na aha ya dị ebube.+