1 Timoti 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ bụ ya mere anyị ji na-arụsi ọrụ ike, na-agbasikwa mbọ ike n’ihe niile anyị na-eme,+ n’ihi na anyị tụkwasịrị Chineke dị ndụ obi, onye bụ́ Onye Nzọpụta+ nke ụdị mmadụ niile,+ karịchaa, ndị ji obi ha niile na-efe ya.
10 Ọ bụ ya mere anyị ji na-arụsi ọrụ ike, na-agbasikwa mbọ ike n’ihe niile anyị na-eme,+ n’ihi na anyị tụkwasịrị Chineke dị ndụ obi, onye bụ́ Onye Nzọpụta+ nke ụdị mmadụ niile,+ karịchaa, ndị ji obi ha niile na-efe ya.