Abụ Ọma 59:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma m ga-abụ abụ gbasara otú i si dị ike.+ N’ụtụtụ, m ga-eji obi ụtọ kọọ gbasara ịhụnanya gị. N’ihi na ị bụ ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m+Nakwa ebe m na-agbaba n’oge m nọ ná nsogbu.+
16 Ma m ga-abụ abụ gbasara otú i si dị ike.+ N’ụtụtụ, m ga-eji obi ụtọ kọọ gbasara ịhụnanya gị. N’ihi na ị bụ ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m+Nakwa ebe m na-agbaba n’oge m nọ ná nsogbu.+