Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 14:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Esa rịọziri Jehova bụ́ Chineke ya,+ sị: “Jehova, ị chọọ inyere ndị mmadụ aka, ị ga-enyere ha aka, ma hà dị ọtụtụ ma hà dị ole na ole, ma hà siri ike ma ọ bụ na ha esighị.+ Jehova bụ́ Chineke anyị, biko, nyere anyị aka n’ihi na anyị tụkwasịrị gị obi.+ Anyị jikwa aha gị na-alụso ìgwè mmadụ a agha.+ Jehova, ị bụ Chineke anyị. Ekwela ka mmadụ efu merie gị.”+

  • 2 Ihe E Mere 20:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Chineke anyị, ị́ gaghị ata ha ahụhụ?+ O nweghị ihe anyị ga-emeli ìgwè mmadụ a na-abịa ịlụso anyị agha. Anyị amaghị ihe anyị ga-eme eme.+ Ma, anyị na-atụ anya na ị ga-enyere anyị aka.”+

  • 2 Ihe E Mere 32:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Ihe o ji bụ ike ọkpụkpụ aka nkịtị,* ma, Jehova bụ́ Chineke anyị nọnyeere anyị. Ọ ga-enyere anyị aka, lụọkwara anyị agha.”+ Ihe a Hezekaya eze Juda kwuru mere ka obi sie ndị ọchịagha ahụ ike.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya