Abụ Ọma 18:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Ị na-eme ihe ndị dị egwu iji zọpụta onye i mere eze.+ Ị na-egosi Devid, bụ́ onye i tere mmanụ,+Na ụmụ* ya na ị hụrụ ha n’anya* ruo mgbe ebighị ebi.+
50 Ị na-eme ihe ndị dị egwu iji zọpụta onye i mere eze.+ Ị na-egosi Devid, bụ́ onye i tere mmanụ,+Na ụmụ* ya na ị hụrụ ha n’anya* ruo mgbe ebighị ebi.+