Abụ Ọma 13:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova Chineke m, biko, lee m anya za m. Mee ka anya m hụ ụzọ, ka m wee ghara ịnwụ,* Abụ Ọma 61:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ị ga-eme ka eze dịtee ndụ aka,+Ọ ga-adịkwa ndụ malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.
3 Jehova Chineke m, biko, lee m anya za m. Mee ka anya m hụ ụzọ, ka m wee ghara ịnwụ,* Abụ Ọma 61:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ị ga-eme ka eze dịtee ndụ aka,+Ọ ga-adịkwa ndụ malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.