1 Samuel 30:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ihe a gbawara Devid obi, n’ihi na mmadụ* niile nọ na-asị ka a tụọ ya nkume, maka na ezigbo iwe ji ha niile n’ihi ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị a kpụụrụ. Ma, Devid tụkwasịrị Jehova bụ́ Chineke ya obi, ya emesie ya obi ike.+
6 Ihe a gbawara Devid obi, n’ihi na mmadụ* niile nọ na-asị ka a tụọ ya nkume, maka na ezigbo iwe ji ha niile n’ihi ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị a kpụụrụ. Ma, Devid tụkwasịrị Jehova bụ́ Chineke ya obi, ya emesie ya obi ike.+