Aịzaya 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha jikwa olu dara ụda na-agwa ibe ha, sị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị.+ Ụwa niile na-egosi ebube ya.” 1 Pita 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Kama ịna-eme ihe ọjọọ, dịrịnụ nsọ n’ihe niile unu na-eme,+ otú ahụ onye kpọrọ unu dị nsọ.
3 Ha jikwa olu dara ụda na-agwa ibe ha, sị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị.+ Ụwa niile na-egosi ebube ya.”