Abụ Ọma 25:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Chineke m, m tụkwasịrị gị obi.+ Ekwela ka ihere mee m.+ Ekwela ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+ Abụ Ọma 99:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mosis na Erọn so ná ndị nchụàjà ya,+Samuel sokwa ná ndị na-akpọku aha ya.+ Ha kpọkuru Jehova,Ọ zakwara ha.+ Ndị Rom 10:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “E nweghị onye nwere okwukwe na ya a ga-emechu ihu.”+
2 Chineke m, m tụkwasịrị gị obi.+ Ekwela ka ihere mee m.+ Ekwela ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+
6 Mosis na Erọn so ná ndị nchụàjà ya,+Samuel sokwa ná ndị na-akpọku aha ya.+ Ha kpọkuru Jehova,Ọ zakwara ha.+