Jọn 19:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mgbe ihe a mechara, Jizọs ma ugbu a na ihe niile emechaala. O wee sị: “Mmiri na-agụ m.”+ O kwuru ihe a ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ mezuo.
28 Mgbe ihe a mechara, Jizọs ma ugbu a na ihe niile emechaala. O wee sị: “Mmiri na-agụ m.”+ O kwuru ihe a ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ mezuo.