Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 34:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  9 Unu niile bụ́ ndị nsọ Jehova, tụọnụ egwu ya,

      N’ihi na e nweghị ihe na-akọ ndị na-atụ egwu ya.+

  • Abụ Ọma 84:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ anyị+ na ọta anyị.+

      Ọ na-emere ndị mmadụ amara, na-emekwa ka a na-akwanyere ha ùgwù.

      Jehova agaghị ajụ inye

      Ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta ihe ọ bụla dị mma.+

  • Matiu 6:33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 “N’ihi ya, burunụ ụzọ na-achọ Alaeze Chineke na ezi omume Chineke, a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị ọzọ a niile.+

  • Ndị Filipaị 4:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 N’ihi ya, Chineke m, onye nwejuru akụ̀ enweju, ga-esi n’aka Kraịst Jizọs nyezuo unu ihe niile na-akpa unu.+

  • Ndị Hibru 13:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Ka otú unu si ebi ndụ gosi na unu ahụghị ego n’anya,+ kama ka ihe ndị dị ugbu a ju unu afọ.+ N’ihi na o kwuru, sị: “E nweghị ihe ga-eme ka m hapụ gị, e nweghịkwa ihe ga-eme ka m gbakụta gị azụ.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya