Abụ Ọma 31:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ihe ọma ị na-eme karịrị akarị.+ I doweere ya ndị na-atụ egwu gị,+Ọ bụkwa n’ihu mmadụ niile ka ị na-emere ya ndị na-agbaba n’ime gị.+
19 Ihe ọma ị na-eme karịrị akarị.+ I doweere ya ndị na-atụ egwu gị,+Ọ bụkwa n’ihu mmadụ niile ka ị na-emere ya ndị na-agbaba n’ime gị.+