-
Jọn 15:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Anaghịzi m akpọ unu ndị ohu n’ihi na ohu anaghị ama ihe nna ya ukwu na-eme. Kama ana m akpọ unu ndị enyi m n’ihi na m mere ka unu mara ihe niile m nụrụ n’ọnụ Nna m.
-