Abụ Ọma 32:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M mechara kwupụtara gị mmehie m. Ekpuchighị m njehie m.+ M sịrị: “M ga-ekwupụtara Jehova ihe ọjọọ ndị m mere.”+ Ị gbaghaara m mmehie m niile.+ (Sila) Abụ Ọma 51:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Elezila mmehie m anya,+Hichapụkwa ihe ọjọọ niile m mere.+
5 M mechara kwupụtara gị mmehie m. Ekpuchighị m njehie m.+ M sịrị: “M ga-ekwupụtara Jehova ihe ọjọọ ndị m mere.”+ Ị gbaghaara m mmehie m niile.+ (Sila)