2 Ndị Eze 20:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Jehova, biko, ana m arịọ gị ka i cheta otú m si jiri obi m niile na-eso gị mgbe niile, na otú m si mee ihe dị mma n’anya gị.”+ Hezekaya bewere ákwá, na-ebesi ya ike.
3 “Jehova, biko, ana m arịọ gị ka i cheta otú m si jiri obi m niile na-eso gị mgbe niile, na otú m si mee ihe dị mma n’anya gị.”+ Hezekaya bewere ákwá, na-ebesi ya ike.