Abụ Ọma 50:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ bụ onye na-ekele m na-eto m. Ekele ya bụ àjà ọ na-achụrụ m.+ Mụnwa bụ́ Chineke ga-azọpụtakwaOnye na-eso ụzọ dị mma.”+ Abụ Ọma 95:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ka anyị bịa n’ihu ya kelee ya.+ Ka anyị tie mkpu ọṅụ ma bụkuo ya abụ otuto.
23 Ọ bụ onye na-ekele m na-eto m. Ekele ya bụ àjà ọ na-achụrụ m.+ Mụnwa bụ́ Chineke ga-azọpụtakwaOnye na-eso ụzọ dị mma.”+