1 Samuel 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 E menyụbeghịkwa ọkụ* dị n’ụlọ Chineke.+ Samuel dinakwa n’ụlọ nsọ*+ Jehova, ebe Igbe Chineke dị. 1 Ihe E Mere 16:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Otú ahụ ka ha si bubata Igbe ezi Chineke ma dọsa ya n’ụlọikwuu ahụ Devid mara maka ya.+ Ha chụkwaara ezi Chineke àjà a na-esu ọkụ na àjà udo.+
16 Otú ahụ ka ha si bubata Igbe ezi Chineke ma dọsa ya n’ụlọikwuu ahụ Devid mara maka ya.+ Ha chụkwaara ezi Chineke àjà a na-esu ọkụ na àjà udo.+