Ọnụ Ọgụgụ 16:25, 26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mosis biliri gakwuru Detan na Abaịram, ndị okenye+ Izrel sokwa ya gaa. 26 Ọ gwara nzukọ ahụ, sị: “Biko, sinụ n’ebe ụlọikwuu ndị ajọ omume a dị pụọ. Unu emetụkwala ihe ọ bụla bụ́ nke ha aka, ka e wee ghara ibibi unu n’ihi mmehie niile ha mere.” Abụ Ọma 26:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Egbukọtala mụ* na ndị mmehie,+Egbukọtakwala mụ na ndị tigbuo zọgbuo,*
25 Mosis biliri gakwuru Detan na Abaịram, ndị okenye+ Izrel sokwa ya gaa. 26 Ọ gwara nzukọ ahụ, sị: “Biko, sinụ n’ebe ụlọikwuu ndị ajọ omume a dị pụọ. Unu emetụkwala ihe ọ bụla bụ́ nke ha aka, ka e wee ghara ibibi unu n’ihi mmehie niile ha mere.”