Abụ Ọma 62:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na ha na-agba izu ka ha si ná nnukwu ọkwá mmadụ nọ kwatuo ya. Ịgha ụgha na-atọ ha ụtọ. Ha na-eji ọnụ ha agọzi mmadụ, ma na-abụ ya ọnụ n’obi ha.+ (Sila)
4 N’ihi na ha na-agba izu ka ha si ná nnukwu ọkwá mmadụ nọ kwatuo ya. Ịgha ụgha na-atọ ha ụtọ. Ha na-eji ọnụ ha agọzi mmadụ, ma na-abụ ya ọnụ n’obi ha.+ (Sila)