Abụ Ọma 59:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ka mpako ha tinye ha ná nsogbu+N’ihi ihe ọjọọ si ha n’ọnụ apụta, bụ́ okwu niile ha na-ekwuNakwa n’ihi ọnụ ha na-abụ ndị mmadụ na aghụghọ ha na-aghọ. Jeremaya 18:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ka a nụ mkpu ákwá n’ụlọ haMgbe ị ga-eme ka ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga bịakwute ha na mberede. N’ihi na ha egwuola olulu ka ha jide m,Siekwa ọnyà ka ọ ma m n’ụkwụ.+
12 Ka mpako ha tinye ha ná nsogbu+N’ihi ihe ọjọọ si ha n’ọnụ apụta, bụ́ okwu niile ha na-ekwuNakwa n’ihi ọnụ ha na-abụ ndị mmadụ na aghụghọ ha na-aghọ.
22 Ka a nụ mkpu ákwá n’ụlọ haMgbe ị ga-eme ka ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga bịakwute ha na mberede. N’ihi na ha egwuola olulu ka ha jide m,Siekwa ọnyà ka ọ ma m n’ụkwụ.+