Job 34:26, 27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọ na-ebibi ha n’ihi ajọ omume ha,N’ebe mmadụ niile ga-ahụ ha,+27 N’ihi na ha akwụsịla iso ya,+E nweghịkwa ihe ha ji ihe ọ bụla ọ na-eme kpọrọ.+
26 Ọ na-ebibi ha n’ihi ajọ omume ha,N’ebe mmadụ niile ga-ahụ ha,+27 N’ihi na ha akwụsịla iso ya,+E nweghịkwa ihe ha ji ihe ọ bụla ọ na-eme kpọrọ.+