Abụ Ọma 28:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Nụrụ arịrịọ m mgbe m na-ebesara gị ákwá ka i nyere m aka,Mgbe m gbasara aka m chee ya n’Ebe Kacha Nsọ n’ụlọ nsọ gị.+ Abụ Ọma 138:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M ga-eche ihu n’ụlọ nsọ gị kpọọ isiala,+M ga-etokwa aha gị+N’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi. I meela ka okwu gị na aha gị dị ebube karịa ihe ọ bụla ọzọ.*
2 Nụrụ arịrịọ m mgbe m na-ebesara gị ákwá ka i nyere m aka,Mgbe m gbasara aka m chee ya n’Ebe Kacha Nsọ n’ụlọ nsọ gị.+
2 M ga-eche ihu n’ụlọ nsọ gị kpọọ isiala,+M ga-etokwa aha gị+N’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi. I meela ka okwu gị na aha gị dị ebube karịa ihe ọ bụla ọzọ.*