Abụ Ọma 56:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụ Chineke, onye m na-eto n’ihi ihe o kwuru, ka m tụkwasịrị obi. M tụkwasịrị Chineke obi; egwu anaghị atụ m. Gịnị ka mmadụ nkịtị* ga-eme m?+
4 Ọ bụ Chineke, onye m na-eto n’ihi ihe o kwuru, ka m tụkwasịrị obi. M tụkwasịrị Chineke obi; egwu anaghị atụ m. Gịnị ka mmadụ nkịtị* ga-eme m?+