Abụ Ọma 25:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Chineke m, m tụkwasịrị gị obi.+ Ekwela ka ihere mee m.+ Ekwela ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+ Abụ Ọma 41:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mgbe m ga-amara na ihe m na-eme dị gị mmaBụ mgbe onye iro m na-enweghịzi ike ịṅụrị ọṅụ na ya emeriela m.+
2 Chineke m, m tụkwasịrị gị obi.+ Ekwela ka ihere mee m.+ Ekwela ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+
11 Mgbe m ga-amara na ihe m na-eme dị gị mmaBụ mgbe onye iro m na-enweghịzi ike ịṅụrị ọṅụ na ya emeriela m.+