Abụ Ọma 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova, gịnị mere i ji guzoro n’ebe dị anya? Gịnị mere i ji zoo n’oge m na-ata ahụhụ?+ Abụ Ọma 143:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova, biko, za m ngwa ngwa.+ Ike agwụchaala m.+ Ezorola m ihu gị+Ka m ghara ịdị ka ndị na-agbada n’olulu.*+
7 Jehova, biko, za m ngwa ngwa.+ Ike agwụchaala m.+ Ezorola m ihu gị+Ka m ghara ịdị ka ndị na-agbada n’olulu.*+