Abụ Ọma 34:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya kpọkuru Jehova, ya anụ ya. Ọ zọpụtara ya n’ahụhụ niile ọ na-ata.+ Abụ Ọma 77:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 77 M ga-ebesara Chineke ákwá. Ọ bụ Chineke ka m ga-ebesara ákwá, ọ ga-anụkwa olu m.+